Job 19:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 M na-eti mkpu n’ihi ahụhụ m na-ata, ma e nweghị onye na-aza m.+ M na-arịọ ka e nyere m aka, ma e nweghị onye na-ekpe ikpe ziri ezi.+
7 M na-eti mkpu n’ihi ahụhụ m na-ata, ma e nweghị onye na-aza m.+ M na-arịọ ka e nyere m aka, ma e nweghị onye na-ekpe ikpe ziri ezi.+