1 Ndị Eze 21:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Ozugbo Jezibel nụrụ na a tụgbuola Nebọt na nkume, ọ gwara Ehab, sị: “Gaa weghara ubi vaịn ahụ Nebọt onye Jezril+ jụrụ iresị gị, n’ihi na ọ nwụọla, ọ dịghịzi ndụ.”
15 Ozugbo Jezibel nụrụ na a tụgbuola Nebọt na nkume, ọ gwara Ehab, sị: “Gaa weghara ubi vaịn ahụ Nebọt onye Jezril+ jụrụ iresị gị, n’ihi na ọ nwụọla, ọ dịghịzi ndụ.”