Jenesis 6:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 ụmụ ezi Chineke*+ malitere ịhụ na ụmụ nwaanyị ndị mmadụ mụrụ mara mma. Ha wee na-alụrụ ụmụ nwaanyị ndị ha họọrọ. Diuterọnọmi 33:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Ọ sịrị: “Jehova si na Saịnaị bịa.+ O sikwa na Sia nwukwasị ha ka ìhè. O si na Peran bụ́ ugwu ugwu mee ka ebube ya nwuo ka ìhè.+ Ọtụtụ iri puku ndị mmụọ ozi* sokwa ya.+ Ndị agha ya nọkwa ya n’aka nri.+ Job 38:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Mgbe kpakpando ụtụtụ+ tikọrọ mkpu ọṅụ ọnụ,Ụmụ Chineke* niile+ amalitekwa iti mkpu otuto?
2 ụmụ ezi Chineke*+ malitere ịhụ na ụmụ nwaanyị ndị mmadụ mụrụ mara mma. Ha wee na-alụrụ ụmụ nwaanyị ndị ha họọrọ.
2 Ọ sịrị: “Jehova si na Saịnaị bịa.+ O sikwa na Sia nwukwasị ha ka ìhè. O si na Peran bụ́ ugwu ugwu mee ka ebube ya nwuo ka ìhè.+ Ọtụtụ iri puku ndị mmụọ ozi* sokwa ya.+ Ndị agha ya nọkwa ya n’aka nri.+