Aịzaya 45:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Onye na-esesa Onye kere* ya okwu ga-ata ahụhụ,Maka na ọ dị ka mpekere ite ụrọ wụsa n’alaOtú mpekere ite ụrọ ndị ọzọ wụsa. Ụrọ ò kwesịrị ịsị Ọkpụite:* “Gịnị ka ị na-akpụ?”+ Ka ihe ị rụrụ ò kwesịrị ịsị na i nweghị aka?* Ndị Rom 9:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 Ma, gị mmadụ, ònye ka ị bụ na ị ga na-asa Chineke okwu?+ Ihe a kpụrụ akpụ ọ̀ na-agwa onye kpụrụ ya, sị: “Gịnị mere i ji kpụọ m otú a?”+
9 Onye na-esesa Onye kere* ya okwu ga-ata ahụhụ,Maka na ọ dị ka mpekere ite ụrọ wụsa n’alaOtú mpekere ite ụrọ ndị ọzọ wụsa. Ụrọ ò kwesịrị ịsị Ọkpụite:* “Gịnị ka ị na-akpụ?”+ Ka ihe ị rụrụ ò kwesịrị ịsị na i nweghị aka?*
20 Ma, gị mmadụ, ònye ka ị bụ na ị ga na-asa Chineke okwu?+ Ihe a kpụrụ akpụ ọ̀ na-agwa onye kpụrụ ya, sị: “Gịnị mere i ji kpụọ m otú a?”+