-
Jenesis 20:6, 7Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
6 Ezi Chineke wee sị ya ná nrọ: “Ama m na i bughị ihe ọjọọ n’obi mee ihe a. Ọ bụ ya mere m ji gbochie gị imehie m. Ọ bụ ya mere na ekweghị m ka i metụ ya aka. 7 Ugbu a, kpọghachiri nwoke ahụ nwunye ya, n’ihi na ọ bụ onye amụma,+ ọ ga-arịọkwara gị arịrịọ+ ka ị dịrị ndụ. Ma ọ bụrụ na ị kpọghachighị ya, mara na ị ga-anwụrịrị, gị na ndị obodo gị niile.”
-
-
Matiu 27:19Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
19 Mgbe ọ nọkwa ọdụ n’oche ikpe, nwunye ya ziteere ya ozi, sị: “Ya enwekwala ihe ị ga-eme onye ezi omume ahụ, maka na ahụsiri m anya taa ná nrọ n’ihi ya.”
-