Job 19:25 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 25 N’ihi na o doro m anya na onye mgbapụta m+ dị ndụ. Ọ ga-emecha bịa guzoro n’elu ụwa.* Matiu 20:28 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 28 Otú ahụ ka Nwa nke mmadụ mere. Ọ bịaghị ka e jeere ya ozi, kama ọ bịara ka o jee ozi+ ma nye ndụ* ya ka ọ bụrụ ihe mgbapụta maka ọtụtụ mmadụ.”+
28 Otú ahụ ka Nwa nke mmadụ mere. Ọ bịaghị ka e jeere ya ozi, kama ọ bịara ka o jee ozi+ ma nye ndụ* ya ka ọ bụrụ ihe mgbapụta maka ọtụtụ mmadụ.”+