2 Ndị Eze 5:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 O wee gaa mikpuo onwe ya ugboro asaa n’Osimiri Jọdan otú onye nke ezi Chineke kwuru,+ ya adị ọcha,+ akpụkpọ ahụ́ ya abịa dịrị ka akpụkpọ ahụ́ nwata.+
14 O wee gaa mikpuo onwe ya ugboro asaa n’Osimiri Jọdan otú onye nke ezi Chineke kwuru,+ ya adị ọcha,+ akpụkpọ ahụ́ ya abịa dịrị ka akpụkpọ ahụ́ nwata.+