Abụ Ọma 9:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Jehova, biko, meere m amara; hụrụ otú ndị kpọrọ m asị si na-emesi m ike,Gị onye si n’ọnụ ọnwụ kpọpụta m,+ Matiu 16:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 Ana m asịkwa gị: Ị bụ Pita,+ ọ bụkwa n’elu oké nkume a+ ka m ga-arụ ọgbakọ m, ọnụ ụzọ ámá nke ili* agaghịkwa aka ya ike.
13 Jehova, biko, meere m amara; hụrụ otú ndị kpọrọ m asị si na-emesi m ike,Gị onye si n’ọnụ ọnwụ kpọpụta m,+ Matiu 16:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 Ana m asịkwa gị: Ị bụ Pita,+ ọ bụkwa n’elu oké nkume a+ ka m ga-arụ ọgbakọ m, ọnụ ụzọ ámá nke ili* agaghịkwa aka ya ike.
18 Ana m asịkwa gị: Ị bụ Pita,+ ọ bụkwa n’elu oké nkume a+ ka m ga-arụ ọgbakọ m, ọnụ ụzọ ámá nke ili* agaghịkwa aka ya ike.