Job 10:21, 22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 Tupu mụ agawa n’ebe ọ ga-abụ m gaa, agaghịzi m alọta,+N’ala kacha gbaa ọchịchịrị,+22 N’ala gbara itiri,N’ala oké ọchịchịrị na ọgba aghara,N’ebe ìhè ya dị ka itiri.”
21 Tupu mụ agawa n’ebe ọ ga-abụ m gaa, agaghịzi m alọta,+N’ala kacha gbaa ọchịchịrị,+22 N’ala gbara itiri,N’ala oké ọchịchịrị na ọgba aghara,N’ebe ìhè ya dị ka itiri.”