Aịzaya 45:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 M na-eke ìhè,+ na-ekekwa ọchịchịrị.+ M na-eme ka e nwee udo,+ na-emekwa ka e nwee ọdachi.+ Mụnwa, bụ́ Jehova, na-eme ihe a niile.
7 M na-eke ìhè,+ na-ekekwa ọchịchịrị.+ M na-eme ka e nwee udo,+ na-emekwa ka e nwee ọdachi.+ Mụnwa, bụ́ Jehova, na-eme ihe a niile.