Abụ Ọma 135:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Ọ na-eme ka alụlụụ* si n’ebe niile ụwa sọtụrụ na-akwụgo elu. Ọ na-eme ka àmụ̀mà na-egbu mgbe mmiri na-ezo. Ọ na-eme ka ifufe si n’ebe ọ na-adị pụta.+
7 Ọ na-eme ka alụlụụ* si n’ebe niile ụwa sọtụrụ na-akwụgo elu. Ọ na-eme ka àmụ̀mà na-egbu mgbe mmiri na-ezo. Ọ na-eme ka ifufe si n’ebe ọ na-adị pụta.+