Abụ Ọma 147:7, 8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Bụkuonụ Jehova abụ iji kelee ya. Jirinụ ụbọ akwara bụkuo Chineke anyị abụ otuto, 8 Onye ji ígwé ojii kpuchie eluigwe,Onye na-eme ka mmiri zooro ụwa,+Onye na-eme ka ahịhịa ndụ puo+ n’ugwu dị iche iche.
7 Bụkuonụ Jehova abụ iji kelee ya. Jirinụ ụbọ akwara bụkuo Chineke anyị abụ otuto, 8 Onye ji ígwé ojii kpuchie eluigwe,Onye na-eme ka mmiri zooro ụwa,+Onye na-eme ka ahịhịa ndụ puo+ n’ugwu dị iche iche.