35 E nwere ihe Jehova kwuru.
Ọ bụ yanwa kere anyanwụ ka ọ na-enye ìhè n’ehihie,
Tiekwa iwu ka ọnwa na kpakpando na-enye ìhè n’abalị.
Ọ bụ ya na-eme ka oké osimiri na-eme mkpọtụ, na-emekwa ka ọ na-amali elu.
Aha ya bụ Jehova nke ụsụụ ndị agha.+ O kwuru, sị: