Abụ Ọma 136:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 O ji amamihe* kee eluigwe,+N’ihi na ịhụnanya ya na-adịru mgbe ebighị ebi. Ilu 3:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 O ji amamihe ya kewaa mmiri miri emi,Na-emekwa ka mmiri si n’ígwé ojii na-ezo obere obere.+