Maịka 7:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 Ọ ga-emere anyị ebere ọzọ.+ Ọ ga-emeri mmehie* anyị. Ị ga-atụbakwa mmehie anyị niile n’ala ala oké osimiri.+
19 Ọ ga-emere anyị ebere ọzọ.+ Ọ ga-emeri mmehie* anyị. Ị ga-atụbakwa mmehie anyị niile n’ala ala oké osimiri.+