Ezikiel 11:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 M ga-eme ka unu nwee otu obi,+ meekwa ka mmụọ m na-akpa ike n’ahụ́ unu.+ M ga-eme ka unu gharazie inwe obi nkume+ ma mee ka obi unu dị nro.*+ Ndị Efesọs 4:23 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 23 Unu kwesịkwara ịna-eme ka otú unu si eche echiche dị ọhụrụ,*+
19 M ga-eme ka unu nwee otu obi,+ meekwa ka mmụọ m na-akpa ike n’ahụ́ unu.+ M ga-eme ka unu gharazie inwe obi nkume+ ma mee ka obi unu dị nro.*+