Abụ Ọma 21:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 Jehova, eze na-aṅụrị ọṅụ n’ihi na ị na-egosi na ị dị ike.+ Ọ na-aṅụrị nnukwu ọṅụ maka na ị na-azọpụta ya.+
21 Jehova, eze na-aṅụrị ọṅụ n’ihi na ị na-egosi na ị dị ike.+ Ọ na-aṅụrị nnukwu ọṅụ maka na ị na-azọpụta ya.+