Ọrụ Ndịozi 2:38 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 38 Pita agwa ha, sị: “Chegharịanụ,+ ka onye ọ bụla n’ime unu meekwa baptizim+ n’aha Jizọs Kraịst ka e wee gbaghara unu mmehie unu.+ Unu ga-anatakwa mmụọ nsọ Chineke na-enye n’efu.
38 Pita agwa ha, sị: “Chegharịanụ,+ ka onye ọ bụla n’ime unu meekwa baptizim+ n’aha Jizọs Kraịst ka e wee gbaghara unu mmehie unu.+ Unu ga-anatakwa mmụọ nsọ Chineke na-enye n’efu.