Hosia 14:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Lọghachikwutenụ Jehova. Sịkwanụ ya: ‘Gbaghara anyị mmehie anyị,+ nabatakwa ihe dị mma anyị na-enye gị. Anyị ga-ejikwa ọnụ anyị too gị+ otú ahụ anyị si eji ụmụ ehi achụrụ gị àjà.*
2 Lọghachikwutenụ Jehova. Sịkwanụ ya: ‘Gbaghara anyị mmehie anyị,+ nabatakwa ihe dị mma anyị na-enye gị. Anyị ga-ejikwa ọnụ anyị too gị+ otú ahụ anyị si eji ụmụ ehi achụrụ gị àjà.*