1 Samuel 22:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Doeg+ onye Ịdọm, onyeisi ndị na-ejere Sọl ozi, wee sị:+ “Ahụrụ m nwa Jesi mgbe ọ bịara Nọb, gakwuru Ahimelek nwa Ahaịtọb.+ 1 Samuel 22:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 Eze sịziri Doeg:+ “Gaa gbuo ndị nchụàjà a.” Ozugbo ahụ, Doeg onye Ịdọm+ gara gbuo ndị nchụàjà ahụ. N’ụbọchị ahụ, o gburu mmadụ iri asatọ na ise yi efọd e ji ákwà linin kwaa.+ Abụ Ọma 109:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 N’ihi na onye ajọ omume na onye aghụghọ na-akatọ m. Ha na-ekwu okwu ụgha banyere m.+
9 Doeg+ onye Ịdọm, onyeisi ndị na-ejere Sọl ozi, wee sị:+ “Ahụrụ m nwa Jesi mgbe ọ bịara Nọb, gakwuru Ahimelek nwa Ahaịtọb.+
18 Eze sịziri Doeg:+ “Gaa gbuo ndị nchụàjà a.” Ozugbo ahụ, Doeg onye Ịdọm+ gara gbuo ndị nchụàjà ahụ. N’ụbọchị ahụ, o gburu mmadụ iri asatọ na ise yi efọd e ji ákwà linin kwaa.+