Abụ Ọma 13:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 M tụkwasịrị ịhụnanya gị* obi.+ Obi ga-atọ m ụtọ maka na ị na-azọpụta m.+ Abụ Ọma 147:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Kama, Jehova na-enwe mmasị n’ebe ndị na-atụ egwu ya nọ,+N’ebe ndị na-atụ anya ịhụnanya ya nọ.+