Abụ Ọma 10:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Mpako na-eme ka onye ajọ omume ghara ime nchọpụta. Naanị ihe ọ na-eche n’obi ya bụ na Chineke adịghị.+ Ndị Rom 1:21 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 N’agbanyeghị na ha ma Chineke, ha etoghị ya otú e kwesịrị ito Chineke, ha ekeleghịkwa ya, kama ha chewere echiche ka ndị na-anaghị aghọta ihe, obi ha nke kpọchiri akpọchi gbakwara ọchịchịrị.+
4 Mpako na-eme ka onye ajọ omume ghara ime nchọpụta. Naanị ihe ọ na-eche n’obi ya bụ na Chineke adịghị.+
21 N’agbanyeghị na ha ma Chineke, ha etoghị ya otú e kwesịrị ito Chineke, ha ekeleghịkwa ya, kama ha chewere echiche ka ndị na-anaghị aghọta ihe, obi ha nke kpọchiri akpọchi gbakwara ọchịchịrị.+