Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Abụ Ọma 14:1-7
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 14 Ndị nzuzu* na-asị n’obi ha:

      “Jehova adịghị.”+

      Ha na-eme omume rụrụ arụ, na-emekwa ihe ọjọọ dị iche iche.

      E nweghị onye na-eme ihe dị mma.+

       2 Ma Jehova si n’eluigwe na-ele ndị mmadụ anya

      Ka ọ hụ ma è nwere onye na-aghọta ihe, ma è nwere onye na-achọ Jehova.+

       3 Ha niile akwụsịla ime ihe dị mma.+

      Ha niile rụrụ arụ.

      E nweghị onye na-eme ihe dị mma,

      E nweghịdị otu onye.

       4 Ọ̀ bụ na e nweghị onye na-aghọta ihe n’ime ndị na-eme ihe ọjọọ?

      Ha na-eri ndị m ka à ga-asị na ha na-eri nri.*

      Ha anaghị efe Jehova.

       5 Ma oké ụjọ ga-ejide ha+

      N’ihi na Jehova nọnyeere ìgwè* ndị ezi omume.

       6 Unu ndị ajọ omume na-agbalị ka unu mebie atụmatụ nke onye ọ na-enweghị ka ọ hà ya,

      Ma Jehova bụ ebe mgbaba ya.+

       7 Ọ dị m ka ya bụrụ na a ga-esi na Zayọn zọpụta ndị Izrel.+

      Ka Jekọb ṅụrịa ọṅụ, ka ndị Izrel nweekwa obi ụtọ

      Mgbe Jehova ga-akpọlata ndị ya a dọọrọ n’agha.

  • Ndị Rom 3:10
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 10 otú e dere ya, sị: “E nweghị onye bụ́ onye ezi omume, e nweghịdị otu onye.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya