Abụ Ọma 11:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Jehova nọ n’ụlọ nsọ ya.+ Ocheeze Jehova dị n’eluigwe.+ Anya ya na-ahụ ihe niile. Anya ya nke na-ahụ ụzọ nke ọma* na-eleru ndị mmadụ anya.+ Abụ Ọma 33:13-15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Jehova na-esi n’eluigwe eledata anya. Ọ na-ahụ mmadụ niile.+ 14 Ọ na-esi n’ebe o biEle ndị bi n’ụwa anya. 15 Ọ bụ ya na-akpụ obi mmadụ niile. Ọ na-enyocha ihe niile ha na-eme.+ Jeremaya 16:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 N’ihi na anya m dị n’ihe ọ bụla ha na-eme.* E nweghị ebe ha ga-ezo mụ aghara ịhụ ha. M jikwa anya m na-ahụ mmehie ha niile. Jeremaya 23:24 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 24 Jehova sịkwara, “È nwere onye ga-ezo ebe m na-agaghị enwe ike ịhụ ya?”+ Jehova kwukwara, sị, “È nwere ihe ga-eme n’eluigwe ma ọ bụ n’ụwa mụ aghara ịma?”+
4 Jehova nọ n’ụlọ nsọ ya.+ Ocheeze Jehova dị n’eluigwe.+ Anya ya na-ahụ ihe niile. Anya ya nke na-ahụ ụzọ nke ọma* na-eleru ndị mmadụ anya.+
13 Jehova na-esi n’eluigwe eledata anya. Ọ na-ahụ mmadụ niile.+ 14 Ọ na-esi n’ebe o biEle ndị bi n’ụwa anya. 15 Ọ bụ ya na-akpụ obi mmadụ niile. Ọ na-enyocha ihe niile ha na-eme.+
17 N’ihi na anya m dị n’ihe ọ bụla ha na-eme.* E nweghị ebe ha ga-ezo mụ aghara ịhụ ha. M jikwa anya m na-ahụ mmehie ha niile.
24 Jehova sịkwara, “È nwere onye ga-ezo ebe m na-agaghị enwe ike ịhụ ya?”+ Jehova kwukwara, sị, “È nwere ihe ga-eme n’eluigwe ma ọ bụ n’ụwa mụ aghara ịma?”+