Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • 1 Ihe E Mere 28:9
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 9 “Solomọn nwa m, mara Chineke nna gị na-efe, jiri obi gị niile+ na-ejere ya ozi, na-aṅụrịkwa ọṅụ n’ozi ị na-ejere ya, n’ihi na Jehova na-enyocha obi niile,+ na-amatakwa ihe niile dị mmadụ n’obi.+ Ị chọọ ya, ị ga-achọta ya.+ Ma, ị hapụ ya, ọ ga-ajụ gị ruo mgbe ebighị ebi.+

  • 2 Ihe E Mere 15:2
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 2 ya agakwuru Esa, sị ya: “Esa na ndị Juda niile na ndị Benjamin niile, geenụ m ntị. Ọ bụrụhaala na unu ahapụghị Jehova, ọ ga-anọnyere unu.+ Ọ bụrụkwa na unu achọọ ya, unu ga-achọta ya,+ ma ọ bụrụ na unu ahapụ ya, ọ ga-ahapụkwa unu.+

  • 2 Ihe E Mere 19:1
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 19 Jehoshafat eze Juda wee laa n’ụlọ* ya dị na Jeruselem n’udo.+

  • 2 Ihe E Mere 19:3
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 3 Ma, e nwere ihe ndị dị mma Chineke hụrụ i mere.+ I wepụchaala ogwe osisi arụsị* n’obodo a. I kpebiekwala* ife ezi Chineke.”+

  • Aịzaya 55:6
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    •  6 Chọọnụ Jehova ugbu a unu ga-achọtali ya.+

      Kpọkuonụ ya ugbu a ọ nọ nso.+

  • 1 Pita 3:12
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 12 N’ihi na anya Jehova* dị n’ebe ndị ezi omume nọ, ntị ya na-anụkwa arịrịọ ha na-arịọsi ya ike.+ Ma Jehova* na-ajụ ndị na-eme ihe ọjọọ.”+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya