1 Samuel 21:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Ihe a ha kwuru malitere inye Devid nsogbu n’obi. Ezigbo ụjọ jidekwara ya+ n’ihi Ekish eze Gat.