-
Jeremaya 18:18Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
18 Ma ha sịrị: “Bịanụ ka anyị chepụta ihe anyị ga-eme Jeremaya,+ n’ihi na ọ bụ ndị nchụàjà anyị ga na-agwa anyị ihe iwu kwuru.* Ọ bụ ndị ma ihe ga na-adụ anyị ọdụ. Ọ bụkwa ndị amụma ga na-agwa anyị ihe Chineke kwuru. Bịanụ ka anyị kwuo okwu ọjọọ gbasara Jeremaya,* ka anyị gharakwa ịṅa ntị n’ihe ọ bụla ọ na-ekwu.”
-