Abụ Ọma 59:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Lee, ha ezoola na-eche m.*+ Jehova, ndị dị ike na-alụso m ọgụ,Ma ọ bụghị maka na m nupụrụ isi ma ọ bụ maka na m mehiere.+ Abụ Ọma 71:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Ndị iro m na-ekwu okwu ọjọọ banyere m,Ndị chọrọ igbu m* na-agbara m izu ọjọọ,+
3 Lee, ha ezoola na-eche m.*+ Jehova, ndị dị ike na-alụso m ọgụ,Ma ọ bụghị maka na m nupụrụ isi ma ọ bụ maka na m mehiere.+