Abụ Ọma 39:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Jehova, biko, nụrụ ekpere m. Ṅaa ntị n’ákwá m na-ebe ka i nyere m aka.+ Elegharala ákwá m na-ebe anya. N’ihi na abụ m onye mbịarambịa n’ebe ị nọ.+ Abụ m onye njem na-agafe agafe, otú nna nna m hà niile bụ.+
12 Jehova, biko, nụrụ ekpere m. Ṅaa ntị n’ákwá m na-ebe ka i nyere m aka.+ Elegharala ákwá m na-ebe anya. N’ihi na abụ m onye mbịarambịa n’ebe ị nọ.+ Abụ m onye njem na-agafe agafe, otú nna nna m hà niile bụ.+