Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Abụ Ọma 56:4
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    •  4 Ọ bụ Chineke, onye m na-eto n’ihi ihe o kwuru, ka m tụkwasịrị obi.

      M tụkwasịrị Chineke obi; egwu anaghị atụ m.

      Gịnị ka mmadụ nkịtị* ga-eme m?+

  • Aịzaya 51:7
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    •  7 Ndị ma ihe bụ́ ezi omume,

      Ndị iwu* m dịkwa n’obi,+ geenụ m ntị.

      Unu atụla egwu emo ụmụ mmadụ efu na-akwa unu.

      Unu atụkwala ụjọ maka mkparị ha na-akparị unu.

  • Aịzaya 51:12
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 12 “Ọ bụ mụnwa bụ Onye na-akasi unu obi.+

      Gịnị mere unu ga-eji na-atụ mmadụ efu nke ga-anwụ anwụ egwu,+

      Na-atụkwa nwa nke mmadụ egwu, bụ́ onye ga-akpọnwụ ka ahịhịa ndụ?

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya