Abụ Ọma 94:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 Mgbe m sịrị: “Ụkwụ m na-amịchapụ amịchapụ,”Jehova, ị nọ na-akwado m n’ihi ịhụnanya gị.*+ Abụ Ọma 116:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Ị napụtala m* n’aka ọnwụ. I mere ka m kwụsị ibe ákwá, meekwa ka m ghara ịkpọbi ụkwụ.+