Abụ Ọma 40:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Jehova, ahapụla imere m ebere. Biko, na-echebe m mgbe niile n’ihi ịhụnanya gị* nakwa n’ihi na ị bụ onye e kwesịrị ịtụkwasị obi.+ Abụ Ọma 61:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Ọ ga-anọ n’ocheeze* n’ihu Chineke ruo mgbe ebighị ebi.+ Chebe ya n’ihi ịhụnanya gị* nakwa n’ihi na ị bụ onye e kwesịrị ịtụkwasị obi.+
11 Jehova, ahapụla imere m ebere. Biko, na-echebe m mgbe niile n’ihi ịhụnanya gị* nakwa n’ihi na ị bụ onye e kwesịrị ịtụkwasị obi.+
7 Ọ ga-anọ n’ocheeze* n’ihu Chineke ruo mgbe ebighị ebi.+ Chebe ya n’ihi ịhụnanya gị* nakwa n’ihi na ị bụ onye e kwesịrị ịtụkwasị obi.+