Abụ Ọma 22:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Ha na-emeghe ọnụ ha na-eyi m egwu+Ka ọdụm na-agbọ ụja, nke na-adọrikwa anụ o jidere.+ Abụ Ọma 35:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 Biko, Jehova, olee mgbe ị ga-akwụsị ịna-ele naanị n’anya?+ Napụta m* ka ha ghara igbu m.+ Napụta ndụ m* n’aka ọdụm.+
17 Biko, Jehova, olee mgbe ị ga-akwụsị ịna-ele naanị n’anya?+ Napụta m* ka ha ghara igbu m.+ Napụta ndụ m* n’aka ọdụm.+