Abụ Ọma 57:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Chineke, ka a jaa gị mma n’eluigwe. Ka e too gị n’ụwa niile.+ Abụ Ọma 108:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Chineke, ka a jaa gị mma n’eluigwe. Ka e too gị n’ụwa niile.+