1 Samuel 24:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Ndị agha Devid wee sị ya: “Jehova na-asị gị taa, ‘M na-enyefe onye iro gị n’aka gị.+ I nwekwara ike ime ya ihe ọ bụla dị gị mma.’” Devid wee gaa jiri nwayọọ bekara ala ala uwe elu na-enweghị aka Sọl yi. Ilu 26:27 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 27 Onye na-egwu olulu ga-adaba na ya. Onye na-akwapụ nkume, nkume ahụ ga-alaghachi dakwasị ya.+
4 Ndị agha Devid wee sị ya: “Jehova na-asị gị taa, ‘M na-enyefe onye iro gị n’aka gị.+ I nwekwara ike ime ya ihe ọ bụla dị gị mma.’” Devid wee gaa jiri nwayọọ bekara ala ala uwe elu na-enweghị aka Sọl yi.