Ndị Rom 15:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 nakwa ka ndị mba ọzọ wee nye Chineke otuto n’ihi ebere ya.+ Otú ahụ ka e dere ya, sị: “Ọ bụ ya mere m ga-eji nọrọ ná mba dị iche iche too gị, m ga-abụkwa abụ iji too aha gị.”+
9 nakwa ka ndị mba ọzọ wee nye Chineke otuto n’ihi ebere ya.+ Otú ahụ ka e dere ya, sị: “Ọ bụ ya mere m ga-eji nọrọ ná mba dị iche iche too gị, m ga-abụkwa abụ iji too aha gị.”+