Abụ Ọma 18:50 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 50 Ị na-eme ihe ndị dị egwu iji zọpụta onye i mere eze.+ Ị na-egosi Devid, bụ́ onye i tere mmanụ,+Na ụmụ* ya na ị hụrụ ha n’anya* ruo mgbe ebighị ebi.+ Abụ Ọma 21:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 Jehova, eze na-aṅụrị ọṅụ n’ihi na ị na-egosi na ị dị ike.+ Ọ na-aṅụrị nnukwu ọṅụ maka na ị na-azọpụta ya.+ Abụ Ọma 21:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Ọ rịọrọ gị ka i mee ka ọ dị ogologo ndụ, i wee meere ya ihe ọ rịọrọ.+ I mere ka ọ dị ogologo ndụ, ka ọ dịrị ndụ ruo mgbe niile ebighị ebi.
50 Ị na-eme ihe ndị dị egwu iji zọpụta onye i mere eze.+ Ị na-egosi Devid, bụ́ onye i tere mmanụ,+Na ụmụ* ya na ị hụrụ ha n’anya* ruo mgbe ebighị ebi.+
21 Jehova, eze na-aṅụrị ọṅụ n’ihi na ị na-egosi na ị dị ike.+ Ọ na-aṅụrị nnukwu ọṅụ maka na ị na-azọpụta ya.+
4 Ọ rịọrọ gị ka i mee ka ọ dị ogologo ndụ, i wee meere ya ihe ọ rịọrọ.+ I mere ka ọ dị ogologo ndụ, ka ọ dịrị ndụ ruo mgbe niile ebighị ebi.