Abụ Ọma 43:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Gịnị mere m* ji daa mbà? Gịnị mere na obi anaghị ezu m ike? M ga-echere Chineke,+N’ihi na m ka ga-eto ya ebe ọ bụ Onye Nzọpụta m kachanụ na Chineke m.+ Maịka 7:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Ma mụnwa ga na-ele anya Jehova.+ M ga-echere* Chineke, onye nzọpụta m.+ Chineke m ga-anụ olu m.+
5 Gịnị mere m* ji daa mbà? Gịnị mere na obi anaghị ezu m ike? M ga-echere Chineke,+N’ihi na m ka ga-eto ya ebe ọ bụ Onye Nzọpụta m kachanụ na Chineke m.+