Abụ Ọma 95:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 95 Bịanụ ka anyị tie mkpu ọṅụ n’ihu Jehova. Ka anyị tie mkpu ọṅụ ma too Oké Nkume na-azọpụta anyị.+ Aịzaya 26:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Tụkwasịnụ Jehova obi ruo mgbe ebighị ebi,+N’ihi na Jaa* Jehova bụ Oké Nkume na-adịru mgbe ebighị ebi.+
4 Tụkwasịnụ Jehova obi ruo mgbe ebighị ebi,+N’ihi na Jaa* Jehova bụ Oké Nkume na-adịru mgbe ebighị ebi.+