Job 9:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Ọ ma ihe, ike ya dịkwa ukwuu.+ Ònye ga-ama ya aka, a ghara imerụ onye ahụ ahụ́?+ Nehọm 1:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Jehova anaghị ewe iwe ọsọ ọsọ,+ ike ya dịkwa ukwuu.+ Ma Jehova agaghị ahapụ ịta onye mere mmehie ahụhụ kwesịịrị ya.+ Ụzọ ya dị n’ifufe nke na-ebibi ihe nakwa n’oké ifufe mmiri. Ígwé ojii dịkwa ka uzuzu nke ụkwụ ya bọliri.+ Mkpughe 19:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 Mgbe ihe a gachara, anụrụ m oké olu dị ka nke oké ìgwè mmadụ n’eluigwe. Ha sịrị: “Toonụ Jaa!*+ Ọ bụ Chineke anyị na-azọpụta mmadụ. Ọ dị ebube, dịkwa ike.
3 Jehova anaghị ewe iwe ọsọ ọsọ,+ ike ya dịkwa ukwuu.+ Ma Jehova agaghị ahapụ ịta onye mere mmehie ahụhụ kwesịịrị ya.+ Ụzọ ya dị n’ifufe nke na-ebibi ihe nakwa n’oké ifufe mmiri. Ígwé ojii dịkwa ka uzuzu nke ụkwụ ya bọliri.+
19 Mgbe ihe a gachara, anụrụ m oké olu dị ka nke oké ìgwè mmadụ n’eluigwe. Ha sịrị: “Toonụ Jaa!*+ Ọ bụ Chineke anyị na-azọpụta mmadụ. Ọ dị ebube, dịkwa ike.