Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Abụ Ọma 40:12
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 12 Ọdachi ndị na-abịara m karịrị akarị nke na enweghị m ike ịgụta ha ọnụ.+

      Mmehie m dị nnọọ ọtụtụ nke na anaghị m ahụ ụzọ.+

      Ha dị ọtụtụ karịa ntutu isi m,

      Obi adaakwala m mbà.

  • Ndị Rom 7:23, 24
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 23 Ma ana m ahụ na e nwere iwu ọzọ na-akpa ike n’ahụ́ m. Iwu a na-alụso iwu na-achị obi m agha.+ Ọ na-adọrọkwa m n’agha, mee ka m gbawara iwu mmehie nke dị n’ahụ́ m ohu.+ 24 Ahụsiela m anya! Ònye ga-anapụta m n’ahụ́ a nke na-akpatara m ọnwụ a?

  • Ndị Galeshia 5:17
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 17 N’ihi na ihe na-agụ ahụ́ agụụ na-eme ka ahụ́ na-emegide mmụọ nsọ, mmụọ nsọ ana-emegidekwa ahụ́. Ha na-emegide ibe ha. Ọ bụ ya mere na unu anaghị eme ihe ndị unu chọrọ ime.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya