Diuterọnọmi 10:21 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 Ọ bụ ya ka unu ga-eto.+ Ọ bụ Chineke unu, onye meere unu nnukwu ihe a niile na ihe ndị a dị egwu unu ji anya unu hụ.+ Mkpughe 15:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Ha nọkwa na-abụ abụ Mosis,+ ohu Chineke, na-abụkwa abụ Nwa Atụrụ ahụ,+ sị: “Jehova* Chineke, Onye Pụrụ Ime Ihe Niile,+ ọrụ gị dị ukwuu, dịkwa ebube.+ Eze mgbe ebighị ebi,+ ụzọ gị ziri ezi, ị na-ekwukwa eziokwu.+
21 Ọ bụ ya ka unu ga-eto.+ Ọ bụ Chineke unu, onye meere unu nnukwu ihe a niile na ihe ndị a dị egwu unu ji anya unu hụ.+
3 Ha nọkwa na-abụ abụ Mosis,+ ohu Chineke, na-abụkwa abụ Nwa Atụrụ ahụ,+ sị: “Jehova* Chineke, Onye Pụrụ Ime Ihe Niile,+ ọrụ gị dị ukwuu, dịkwa ebube.+ Eze mgbe ebighị ebi,+ ụzọ gị ziri ezi, ị na-ekwukwa eziokwu.+