Abụ Ọma 22:27 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 27 Ndị niile bi n’ebe niile n’ụwa ga-echeta Jehova ma laghachikwuru ya. Ezinụlọ niile si ná mba dị iche iche ga-akpọ isiala n’ihu gị.+
27 Ndị niile bi n’ebe niile n’ụwa ga-echeta Jehova ma laghachikwuru ya. Ezinụlọ niile si ná mba dị iche iche ga-akpọ isiala n’ihu gị.+