Ọpụpụ 14:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 Ma m ga-ekwe ka obi ndị Ijipt kpọchie, ka ha wee chụrụ ha gawa. M ga-emeri Fero na ndị agha ya niile, ụgbọ ịnyịnya agha ya, na ndị agha ịnyịnya ya, ka m si otú a wetara onwe m otuto.+
17 Ma m ga-ekwe ka obi ndị Ijipt kpọchie, ka ha wee chụrụ ha gawa. M ga-emeri Fero na ndị agha ya niile, ụgbọ ịnyịnya agha ya, na ndị agha ịnyịnya ya, ka m si otú a wetara onwe m otuto.+