Ọpụpụ 15:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Onye iro sịrị: ‘M ga-achụwa ha! M ga-achụkwuru ha! M ga na-eke ihe m kwatara n’agha ruo mgbe afọ juru m!* M ga-amịpụta mma agha m! Aka m ga-emeri ha!’+ Hosia 12:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Ifrem na-asịkwa, ‘N’eziokwu, abaala m ọgaranya.+ Akpatala m akụ̀.+ O nweghịkwa ihe ọjọọ ma ọ bụ mmehie ọ bụla ha ga-ahụ m mere n’otú niile m si na-arụgbu onwe m n’ọrụ.’
9 Onye iro sịrị: ‘M ga-achụwa ha! M ga-achụkwuru ha! M ga na-eke ihe m kwatara n’agha ruo mgbe afọ juru m!* M ga-amịpụta mma agha m! Aka m ga-emeri ha!’+
8 Ifrem na-asịkwa, ‘N’eziokwu, abaala m ọgaranya.+ Akpatala m akụ̀.+ O nweghịkwa ihe ọjọọ ma ọ bụ mmehie ọ bụla ha ga-ahụ m mere n’otú niile m si na-arụgbu onwe m n’ọrụ.’