Ilu 14:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 Onye ma ihe na-akpachapụ anya, ọ naghịkwa etinye aka n’ihe ọjọọ. Ma onye nzuzu anaghị akpachapụ anya,* ọ tụkwasịkwara onwe ya obi. Ekliziastis 8:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Obi na-esi ndị mmadụ ike ime ihe ọjọọ+ maka na a naghị eme ndị mere ihe ọjọọ ihe e kwesịrị ime ha ozugbo.+
16 Onye ma ihe na-akpachapụ anya, ọ naghịkwa etinye aka n’ihe ọjọọ. Ma onye nzuzu anaghị akpachapụ anya,* ọ tụkwasịkwara onwe ya obi.
11 Obi na-esi ndị mmadụ ike ime ihe ọjọọ+ maka na a naghị eme ndị mere ihe ọjọọ ihe e kwesịrị ime ha ozugbo.+