Ndị Rom 11:9, 10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Devid kwukwara, sị: “Ka tebụl ha bụụrụ ha ọnyà na igbudu na ihe mkpọbi ụkwụ na ụgwọ ọrụ ihe ọjọọ ha mere. 10 Ka anya ha gbaa ọchịchịrị ka ha gharazie ịhụ ụzọ, meekwa ka azụ ha huru ehuru mgbe niile.”+
9 Devid kwukwara, sị: “Ka tebụl ha bụụrụ ha ọnyà na igbudu na ihe mkpọbi ụkwụ na ụgwọ ọrụ ihe ọjọọ ha mere. 10 Ka anya ha gbaa ọchịchịrị ka ha gharazie ịhụ ụzọ, meekwa ka azụ ha huru ehuru mgbe niile.”+