Abụ Ọma 91:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Chineke sịrị: “Ebe ọ bụ na ọ hụrụ m n’anya, m ga-anapụta ya.+ M ga-echebe ya maka na ọ ma aha m.+ Jems 1:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Onye na-atachi obi n’ọnwụnwa na-enwe obi ụtọ,+ n’ihi na o dichaa ọnwụnwa ahụ, Jehova* ga-enye ya ndụ,+ nke bụ́ ụgwọ ọrụ o kwere nkwa ịkwụ* ndị na-akwụsịghị ịhụ ya n’anya.+
12 Onye na-atachi obi n’ọnwụnwa na-enwe obi ụtọ,+ n’ihi na o dichaa ọnwụnwa ahụ, Jehova* ga-enye ya ndụ,+ nke bụ́ ụgwọ ọrụ o kwere nkwa ịkwụ* ndị na-akwụsịghị ịhụ ya n’anya.+