Ilu 1:10, 11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Nwa m, ọ bụrụ na ndị mmehie agbawa mbọ ka ha rata gị, ekwela.+ 11 Ọ bụrụ na ha asị: “Soro anyị. Ka anyị gaa chechie ndị mmadụ gbuo ha.* Anyị ga-amakpuru n’ebe zoro ezo, chebiri ndị aka ha dị ọcha.
10 Nwa m, ọ bụrụ na ndị mmehie agbawa mbọ ka ha rata gị, ekwela.+ 11 Ọ bụrụ na ha asị: “Soro anyị. Ka anyị gaa chechie ndị mmadụ gbuo ha.* Anyị ga-amakpuru n’ebe zoro ezo, chebiri ndị aka ha dị ọcha.