Abụ Ọma 17:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Napụta m n’aka ndị ajọ omume ndị na-alụso m ọgụ,N’aka ndị iro m gbara m gburugburu ma na-achọ igbu m.+ Abụ Ọma 17:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Ugbu a, ha agbaala anyị gburugburu.+ Ha na-ele anyị anya ka ha chọta ohere ha ga-eji eme ka anyị daa.
9 Napụta m n’aka ndị ajọ omume ndị na-alụso m ọgụ,N’aka ndị iro m gbara m gburugburu ma na-achọ igbu m.+
11 Ugbu a, ha agbaala anyị gburugburu.+ Ha na-ele anyị anya ka ha chọta ohere ha ga-eji eme ka anyị daa.